Helen Meju - Omemma
By Okafor Chinonso Daniel · Editor-in-Chief of SonsHub.co
Published on 28 Nov 2020

The original download for this song is no longer available. Find it on your favourite streaming service above, or play the video below.
DOWNLOAD MP3: HELEN MEJU - OMEMMA
WATCH VIDEO BELOW
LYRICS VERSE 1 Onye nwe uwa emewom mma leeh Onye nwe uwa egboworom mkpa eeh Onye nwe uwa agozigo m ooo Onye nwe uwa na enye m ego CHORUS Jehovah mu na emem Mma Jehovah mu na emem mma (4 times) Repeat Verse 1 Onye nwe uwa emewo mu mma eee Onye nwe uwa egboworom mkpam lee Onye nwe uwa agozi go mu Onye nwe uwa na enye m ego Mgbe obula m kporo ya Ka ona aza m oku Mgbe obula m kporo ya ka ona azam oku Mgbe obula m na ebe Na ona eficha m anya Mgbe obula mkporo ya Na ona azam oku Jehovah m na edum Odighi Ihe korom Jehovah mu na edu m Odighi Ihe korom eeh Repeat chorus Jehovah m na emem Mma (4 times) VERSE 2 Ihe chukwu si na mu ga abu Ya ka mu ga Abu Ngozi mu sina chukwu aaah Akalaka chukwu nyelum Na Mmadu apughi ificha ya Ngozi chukwu nyelumu Na Mmadu apughi inapum ya nike Repeat Verse 1 and chorus ENGLISH VERSE I give you all the praises For all You’ve done for me I count my blessings one by one You’ve done so much for me For the life You gave to me For the child You gave to me For the love You showed to me Lord I give my praise to You Repeat Verse 1 and chorusRead More: Helen Meju – Nara Ekele (Take Glory)
Read More: Helen Meju - Chi Mara Mma

About the author
Okafor Chinonso Daniel · Editor-in-Chief of SonsHub.co
Okafor Chinonso Daniel is the Editor-in-Chief of SonsHub.co, Africa's home for gospel music and Christian news. Since 2017 he has covered new gospel songs, albums and videos from Nigerian and African artists and the global worship scene, alongside church and gospel-industry news. He leads SonsHub's daily coverage and gospel charts, crediting every artist and linking to official streams. Editorial standards







Comments0