Maureen Paul – Onye Di Ka
By SonsHub News
Published on 5 Aug 2020
Add SonsHub as a preferred sourceSee our stories first in Google Top Stories
Maureen Paul , a sensational and inspirational gospel singer, releases her latest single titled ”Onye Di Ka Gi” Produced by OLA-PRESSPLAY
Maureen Paul is a passionate minstrel, worshiper and lover of God, blessing the lives of many who can give up everything in setting an amazing atmosphere of worship leading God ‘s people so powerfully.
The original download for this song is no longer available. Find it on your favourite streaming service above.
Maureen Paul , a sensational and inspirational gospel singer, releases her latest single titled ”Onye Di Ka Gi” Produced by OLA-PRESSPLAY
Maureen Paul is a passionate minstrel, worshiper and lover of God, blessing the lives of many who can give up everything in setting an amazing atmosphere of worship leading God ‘s people so powerfully.
DOWNLOAD MP3: MAUREEN PAUL - ONYE DI KA
LYRICS Chants: Jisos Agada gba Chirí uzo Onye ukwu n’ogbo agha Onye ime Eluigwe nke ato Obi n’elu Igwe were uwa mere ihe mgba kwa si ukwu Chorus: A mara woo m Sí n’ Odighi Onye di ka Gi Otu Aka n’eru mba Akam di n’elu O A mara m woo m si n’Odighi Onye di ka Gi eeeeh O di nma n’eme nma Chioma m nara ekele m u o Talk: I na ghi agharipu Okwere nkwa mere m ya A na m ekele Gi, n’ihi ihe Oma nile nke I na-emere m Verse 1: N’elu Igwe n’elu uwa O dighi Onye dika Gi A ga woo m n’elu ugwu na-ndida ooo wee mara na- Odighi Onye di ka Gi Kpa kpa ndo nile papa mu, ha nile na-agba ama Gi Anwu na-awaputa n’ututu eeee Ha na-asi, Odighi Onye di ka Gi Verse 2: Ihe I kere eke nile eeee Ha nile n’agba ama Gi O bu na godi mu Onwe m ikere eee A na m asi, O dighi Onye di ka Gi N’eluigwe, n’elu uwa Odighi Onye dika Gi A ga woo m n’elu ugwu na-ndi da, wee huu, wee mara n’ Odighi Onye di ka Gi A mara woo nu m Chant 2: O dum Ogbe Juda bu Agha Jisos So Gi bu agba kuru ezuruike O gara ije n’elu mmiri Anya n’ele obi O du fe ga m Okpere azu Igbe neche ndu Anya n’ele obi Jisos Onye ukwu Jisos Onye ike Jisos Onye Nso Jisos Anuru anuru ndu Ekele diri Gi A mara woo m oo Bridge: Jisos I na-emere O bi m Res: Sari, Sari I na-emere m obi mAbout the author
SonsHub News
SonsHub has covered gospel music, Christian news and events from Nigeria and across Africa since 2017. Our editors publish new releases and stories every day. Editorial standards





Comments0