MOBILE LOGO

NEWS  | AFRICAN  | FOREIGN  |  ALBUM/EP  |  CONTACT US

ADVERTISE    |   SERMONS  |   ARTICLE  |   FICTION  |   TV

« | »

DOWNLOAD MP3: Josephine Maduabuchi – Ebube

Posted by on June 14, 2020 under AFRICAN, Gospel Music, LYRICS, MUSIC VIDEO


Listen to This Latest Trending Gospel Music | Onye Inaputara by Yadah

Share

Josephine Maduabuchi digs into a one year archive to to re-deliver the song Ebube, this time with a lyrics video one can sing along with.

Ebube is an igbo word which literally translates to the Glory of God and the song expresses this awesome glory as it radiates around us wherever we are, and for that reason we can only but give gratitude and thanksgiving to God.

DOWNLOAD HERE

When you carry the presence of God, His glory is seen in whatever we do; as we go about our daily lives, at work, at the market place, during occasions and even when we are faced with challenges. It is this glory that marks us out as the chosen ones.

FAST DOWNLOAD HERE

We are most certain this song will bless you as it has blessed so many others who have been priviledge to listen to it. Download and be blessed.

DOWNLOAD MP3: JOSEPHINE MADUABUCHI – EBUBE

WATCH LYRIC VIDEO BELOW

Lyrics:

Intro:

I Ebube Dike Ka – ibu

Jesus! Ojee na nmuo, Hallelujah!

Chorus:

Ebube juru n’ ime chukwu, ebube juru n’ ime nnam, ebube juru n’ime, olisa bi n’igwe Daddy. Ebube (2x)

Ebube (calling)

Ebube juru n’ime Chukwu

ebube juru n’ime nna’m

Ebube juru n’ime olisa bi n’ igwe daddy ebube (2x)

Solo1:

mgbe mu na – ala ala, ebube so mu o, mgbe mu Na eje eje, ebube so mu o, ebube,ebube, ebube, Ribe ekele, Ribe ekele, Ribe otuto, Ribe otuto, Ribe ekele, Ribe ekele m jiri bia n’ iru give ebube……….

Ebube so mu o (4x) ebube

Ebube so mu o (4x) ebube.

Solo 2:

Eze Jesus onye oma

Oma Kam si bia uwa

Nwanne otu onye, onye oma

Ebube, ebube, ebube

Ribe ekele, ribe ekele

Ribe otuto, ribe otuto,

Ribe oji Jana njiri bia n’iru give ebube,

Ebube so mu’o (4x) ebube

Ebube so mu’o (4x) ebube

Chorus

Ebube juru n’ ime Chukwu

Ebube Chukwu n’ ime nna’m

Ebube juru n’ime olisa bi n’ igwe daddy ebube

Ebube juru n’ime Chukwu

Ebube juru n’ime nna’m

Ebube juru n’ime olisa bi n’ igwe daddy ebube

(Repeat solo 1)

(Back to chorus)

Solo 3

E ji mu ekele bia n’ iru gi

E ji mu otuto bia n’iru gi

E ji mu ekele bia n’iru olisa bi n’igwe, Daddy, Ebube.

E ji mu ekele bia n’iru gi,

E ji mu otuto bia n’ iru gi

E ji mu ekele bia n’iru Jehovah Onye oma, Ebube

(Chorus)

Eze Jesus Onye -oma

Nwanne otu onye,Onye-oma

Omaka mu si bia uwa, Onye-oma,

Ebube ebube, Ebube

Chikadibia Onye Oma

Apatan’ekunwa, Onye oma

Onota mara echi, Onye-oma

Ebube ebube, Ebube.

Ebube so mu o(3x) Ebube

(Repeat chorus)

Mgbe mu na eje eje Ebube so mu o

Mgbe mu na ala ala Ebube so mu o

Aka nri aka ekpe

Ebube so mu o

Ebube ebube, Ebube

Iru na azu mu, Ebube so mu o

Elu na ala, Ebube so mu o

Ulo akwukwo, Ebube so mu o

Ebube ebube, Ebube

Ebe mu na asu ahia Ebube so mu o

Ebe mu na amu-ahia, Ebube so mu o,

Ebe mu na amu nwa, Ebube so mu o

Ebube ebube, Ebube

Ebe na alu di, Ebube so mu o

Ebe mu na aru oru, Ebube so mu o,

Ihe niile mu na eme n’uwa, Ebube ebube.

Ebube so mu o.

Ebube so mu o

Ebube so mu o

Ebube so mu o

Ebube.(2x)

SonsHub Latest Updates

You don't want to miss our Latest Music Updates!

Join 8,181 other subscribers

.

RECOMMENDED SONGS FOR YOU

1. Yadah - Beyond Me 2. Manus Apkanke - Your Name 3. Yadah - Onye Inaputara 4. Mercy Chinwo - Obinasom 5. Dj Ernesty - Get Up Ft. Yoyo 6. Godstime Okorie – Sincerely 7. Nach Robert - Domina (Just For Me) 8. Judikay - Song Of Angels (Ndi Mo zi) 9. JJ Hairston Ft. Mercy Chinwo - Excess Love (Remix) 10. I-Fee Sound - I Surrender

Leave a Comment


0 Responses

Leave a Reply


Go Back To The Top


Yadah – Beyond Me [Mp3 + Video]

Download Here

VIDEO: Mercy Chinwo – Chinedum

Watch Here

« | »


Looking for something? Search below